Learn parts of the body in Igbo
<td style="border-width: 0px 0.5pt 0.5pt 0px; border-style: none solid sol
| IGBO | ENGLISH |
| Enu ahụ | Skin |
| Anụ ahụ | Flesh |
| Ajị | Hair |
| Akpụkpọ isi | Scalp |
| Ntutu isi | Scalp hair |
| Ahụọnụ | Beard |
| Akụ | Public hair |
| Akpa oruru ọsịsọọ | Sweat gland |
| Akpa oruru mmanụ ahụ | Sebaceous gland |
| Urughuru | Muscle |
| Urghuru ahụ enu | Skeletal muscle |
| Urughuru ahụ ịme | Smooth muscle |
| Ata, oji urughuru | Tendon |
| Ọkpụkpụ | Bone |
| Nkwo | Joint |
| Oji nkwo | Ligament |
| Ọwa ịbara; | Artery |
| Ọwa ụna ọbara | Vein |
| Akwara | Nerve |
| Ọwa mmiri akịtị | Lymphatics |
| Akịtị | Lymph node |
| Azọzaa; Azịzara | Enlarged lymph node |
| Ọbara | Blood |
| Ọbara mmee | Erythrocyte (Red blood cell) |
| Ọbara ọcha | Leukocyte (White blood cell) |
| Ọkpukọ | Platelet |
| Ubụrụ | Brain |
| Ngụchi ụbụrụ | Meninges |
| Elu ike | Temple |
| Nti | Check |
| Iku anya | Eye brow |
| Mpupe anya | Eye Lashes |
| Anya | Eye |
| Mpupe anya | Eye lid |
| Aworo anya | Cornea |
| Anya ọcha | Sclera |
| Anya ojii | Iris |
| Mpio anya | Pupil |
| Enyo ime anya; Keke anya | Eye Lens |
| Ntị | Ear |
| Abụba nti | Cheek bone; Jaw bone |
| Agba; Achịta | Chi |
| Ọnuụ | Mouth |
| Eze | Teeth |
| Agburugada | Mola tooth |
| Akpo | Palate |
| Anyụrụ | Gum |
| Agba enu | Jaw (upper) |
| Agba anị |